Abụ Ọma 102:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ n’ụbọchị m nọ n’oké ihe isi ike.+Tọọrọ m ntị n’ala;+N’ụbọchị m kpọkuru gị, mee ngwa za m.+
2 Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ n’ụbọchị m nọ n’oké ihe isi ike.+Tọọrọ m ntị n’ala;+N’ụbọchị m kpọkuru gị, mee ngwa za m.+