Abụ Ọma 105:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ha rịọrọ ya, o wee wetara ha nnụnụ kwel,+O jikwa achịcha nke si n’eluigwe nyejuo ha afọ.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 105:40 Ụlọ Nche,6/1/2014, p. 7-8