Abụ Ọma 106:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Jehova Chineke anyị, biko, zọpụta anyị,+Sikwa ná mba dị iche iche chịkọta anyị,+Ka anyị wee nye aha nsọ gị ekele,+Jirikwa ọṅụ too gị.+
47 Jehova Chineke anyị, biko, zọpụta anyị,+Sikwa ná mba dị iche iche chịkọta anyị,+Ka anyị wee nye aha nsọ gị ekele,+Jirikwa ọṅụ too gị.+