Abụ Ọma 119:67 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 67 Tupu mụ anọrọ ná mmekpa ahụ́, anọ m na-emehie n’amaghị ama,+Ma ugbu a edebewo m okwu gị.+