Abụ Ọma 123:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lee! Dị ka ndị na-eje ozi na-ele nna ha ukwu anya n’aka,+Dị ka nwaanyị na-eje ozi na-ele nne ya ukwu anya n’aka,+Otú ahụ ka anya anyị dị n’ebe Jehova Chineke anyị nọ+Ruo mgbe o meere anyị amara.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 123:2 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),7/2018, p. 12-13 Ụlọ Nche,9/1/2006, p. 15
2 Lee! Dị ka ndị na-eje ozi na-ele nna ha ukwu anya n’aka,+Dị ka nwaanyị na-eje ozi na-ele nne ya ukwu anya n’aka,+Otú ahụ ka anya anyị dị n’ebe Jehova Chineke anyị nọ+Ruo mgbe o meere anyị amara.+