Abụ Ọma 132:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka ndị nchụàjà gị yiri ezi omume dị ka uwe,+Ka ndị na-eguzosi ike n’ebe ị nọ tiekwa mkpu ọṅụ.+