Abụ Ọma 132:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M ga-eyiwe ndị nchụàjà ya nzọpụta dị ka uwe;+Ndị ya na-eguzosi ike n’ihe aghaghịkwa iti mkpu ọṅụ.