Ilu 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Lọghachinụ n’ihi ịdọ aka ná ntị m.+ Mgbe ahụ, m ga-eme ka mmụọ m baara unu ụba;+ m ga-eme ka unu mara okwu m.+
23 Lọghachinụ n’ihi ịdọ aka ná ntị m.+ Mgbe ahụ, m ga-eme ka mmụọ m baara unu ụba;+ m ga-eme ka unu mara okwu m.+