Ilu 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ndị ajọ omume na-agba ọsọ mgbe ọ na-enweghị onye na-achụ ha,+ ma ndị ezi omume dị ka nwa ọdụm nke nwere obi ike.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:1 Ụlọ Nche,5/15/1993, p. 26
28 Ndị ajọ omume na-agba ọsọ mgbe ọ na-enweghị onye na-achụ ha,+ ma ndị ezi omume dị ka nwa ọdụm nke nwere obi ike.+