Ilu 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi iwu obodo na-emebi, ndị isi ya bụ́ ndị na-anọchi ibe ha na-adị ọtụtụ,+ ma onye nwere nghọta, nke makwaara ihe ziri ezi, ga-eme ka onyeisi chịa ogologo oge.+
2 N’ihi iwu obodo na-emebi, ndị isi ya bụ́ ndị na-anọchi ibe ha na-adị ọtụtụ,+ ma onye nwere nghọta, nke makwaara ihe ziri ezi, ga-eme ka onyeisi chịa ogologo oge.+