Ilu 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye dara ogbenye, nke na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe, dị mma karịa onye ọ bụla nke gbagọrọ agbagọ n’ụzọ ya, n’agbanyeghị na ọ bara ọgaranya.+
6 Onye dara ogbenye, nke na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe, dị mma karịa onye ọ bụla nke gbagọrọ agbagọ n’ụzọ ya, n’agbanyeghị na ọ bara ọgaranya.+