Ekliziastis 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ahụwokwa m na ọ dịghị ihe dị mma karịa mmadụ inwe aṅụrị n’ọrụ ya,+ n’ihi na ọ bụ ya bụ ihe o ketara; n’ihi na ònye ga-akpọta ya ka ọ hụ ihe gaje ime mgbe ọ na-anọkwaghị?+
22 Ahụwokwa m na ọ dịghị ihe dị mma karịa mmadụ inwe aṅụrị n’ọrụ ya,+ n’ihi na ọ bụ ya bụ ihe o ketara; n’ihi na ònye ga-akpọta ya ka ọ hụ ihe gaje ime mgbe ọ na-anọkwaghị?+