Ekliziastis 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nke a bụ ọdachi dị n’ihe niile e meworo n’okpuru anyanwụ, na obi ụmụ mmadụ jupụtara n’ihe ọjọọ+ n’ihi na ọ bụ otu ihe ndabara ahụ na-adabara mmadụ niile;+ nzuzu+ dịkwa n’obi ha n’oge ndụ ha, ya gasịa, ha aghọọ ndị nwụrụ anwụ!+
3 Nke a bụ ọdachi dị n’ihe niile e meworo n’okpuru anyanwụ, na obi ụmụ mmadụ jupụtara n’ihe ọjọọ+ n’ihi na ọ bụ otu ihe ndabara ahụ na-adabara mmadụ niile;+ nzuzu+ dịkwa n’obi ha n’oge ndụ ha, ya gasịa, ha aghọọ ndị nwụrụ anwụ!+