Abụ Solomọn 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Biko, ka m bilie gagharịa n’obodo;+ ka m gagharịa n’okporo ámá nakwa n’ámá obodo+ chọọ onye mkpụrụ obi m hụrụ n’anya. M chọrọ ya, ma ahụghị m ya.
2 Biko, ka m bilie gagharịa n’obodo;+ ka m gagharịa n’okporo ámá nakwa n’ámá obodo+ chọọ onye mkpụrụ obi m hụrụ n’anya. M chọrọ ya, ma ahụghị m ya.