Nehemaya 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mmadụ niile wee gaa gbute ihe ndị ahụ, wuokwara onwe ha ụlọ ndò, onye nke ọ bụla n’elu ụlọ+ ya nakwa n’ogige ha nakwa n’ogige+ ụlọ nke ezi Chineke nakwa n’ámá+ Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nakwa n’ámá Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem.+ Abụ Ákwá 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha na-esogharị nzọụkwụ anyị+ ka ha jide anyị, nke na ọ dịghị onye na-ejegharị n’ámá obodo anyị.Ọgwụgwụ anyị eruwo nso. Ụbọchị anyị agwụchaala, n’ihi na ọgwụgwụ anyị eruola.+
16 Mmadụ niile wee gaa gbute ihe ndị ahụ, wuokwara onwe ha ụlọ ndò, onye nke ọ bụla n’elu ụlọ+ ya nakwa n’ogige ha nakwa n’ogige+ ụlọ nke ezi Chineke nakwa n’ámá+ Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nakwa n’ámá Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem.+
18 Ha na-esogharị nzọụkwụ anyị+ ka ha jide anyị, nke na ọ dịghị onye na-ejegharị n’ámá obodo anyị.Ọgwụgwụ anyị eruwo nso. Ụbọchị anyị agwụchaala, n’ihi na ọgwụgwụ anyị eruola.+