2 Ndị Eze 25:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị agha ndị Kaldia+ wee chụwa eze, ha wee chụkwute ya+ na mbara ọzara Jeriko;+ ndị agha ya niile wee hapụ ya gbasasịa. Jeremaya 39:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee ruo na ozugbo Zedekaya eze Juda na ndị agha niile hụrụ ha, ha malitere ịgba ọsọ,+ ha wee si n’ụzọ e si aga n’ubi eze,+ n’ọnụ ụzọ ámá nke dị n’agbata mgbidi abụọ, na-agbapụ n’obodo ahụ n’abalị; ha wee na-agbaga n’ụzọ gara Araba.+ Abụ Ákwá 3:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Ndị iro m na-achụ nta m dị ka à ga-asị na m bụ nnụnụ,+ n’enweghị ihe m mere ha.+
5 Ndị agha ndị Kaldia+ wee chụwa eze, ha wee chụkwute ya+ na mbara ọzara Jeriko;+ ndị agha ya niile wee hapụ ya gbasasịa.
4 O wee ruo na ozugbo Zedekaya eze Juda na ndị agha niile hụrụ ha, ha malitere ịgba ọsọ,+ ha wee si n’ụzọ e si aga n’ubi eze,+ n’ọnụ ụzọ ámá nke dị n’agbata mgbidi abụọ, na-agbapụ n’obodo ahụ n’abalị; ha wee na-agbaga n’ụzọ gara Araba.+