1 Samuel 26:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O kwukwara, sị: “Gịnị mere onyenwe m ji na-achụgharị ohu ya,+ gịnị ka m mere, oleekwa ihe ọjọọ ị hụrụ n’aka m?+ Abụ Ọma 35:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+ Abụ Ọma 69:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị kpọrọ m asị na nkịtị adịwo ọtụtụ ọbụna karịa ntutu isi m.+Ndị chọrọ igbu m, ndị bụ́ ndị iro m n’enweghị ihe m mere ha, adịwo ọtụtụ.+M wee nye ha ihe m na-apụnaraghị apụnara. Abụ Ọma 109:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha agbawo m gburugburu na-agwa m okwu ịkpọasị,+Ha na-alụsokwa m ọgụ n’enweghị ihe m mere ha.+ Abụ Ọma 119:161 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 161 Ndị isi akpagbuwo m n’enweghị ihe m mere ha,+Ma obi m na-atụ okwu gị ụjọ.+ Jeremaya 37:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jeremaya wee gwa Eze Zedekaya, sị: “Olee ihe ọjọọ m mere gị na ndị na-ejere gị ozi na ndị a+ nke mere unu ji tụba m n’ụlọ mkpọrọ?
18 O kwukwara, sị: “Gịnị mere onyenwe m ji na-achụgharị ohu ya,+ gịnị ka m mere, oleekwa ihe ọjọọ ị hụrụ n’aka m?+
7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+
4 Ndị kpọrọ m asị na nkịtị adịwo ọtụtụ ọbụna karịa ntutu isi m.+Ndị chọrọ igbu m, ndị bụ́ ndị iro m n’enweghị ihe m mere ha, adịwo ọtụtụ.+M wee nye ha ihe m na-apụnaraghị apụnara.
18 Jeremaya wee gwa Eze Zedekaya, sị: “Olee ihe ọjọọ m mere gị na ndị na-ejere gị ozi na ndị a+ nke mere unu ji tụba m n’ụlọ mkpọrọ?