-
Abụ Ọma 7:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 Jehova Chineke m, ọ bụrụ na ọ dị ihe m mere,+
Ọ bụrụ na ọ dị ihe na-ezighị ezi m mere,+
-
Jọn 10:32Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
32 Jizọs zara ha, sị: “Egosiri m unu ọtụtụ ọrụ ọma si n’aka Nna m. Ole nke n’ime ọrụ ndị ahụ mere unu ji na-atụ m nkume?”
-
-
Jọn 18:23Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
23 Jizọs zara ya, sị: “Ọ bụrụ na o nwere ihe ọjọọ m kwuru, gbaa akaebe na o nwere ihe ọjọọ m kwuru; ma ọ bụrụ na ihe m kwuru ziri ezi, gịnị mere i ji tie m ihe?”
-
-
-