19 Biko, ka onyenwe m eze nụrụ okwu ohu ya: Ọ bụrụ na ọ bụ Jehova kpaliri gị imegide m, ka ọ nụrụ ísì àjà ọka.+ Ma ọ bụrụ ụmụ mmadụ,+ ha bụ ndị a bụrụ ọnụ n’ihu Jehova,+ n’ihi na ha achụpụwo m taa wee mee ka ọ dị m ka ọ̀ bụ na mụ esoghị n’ihe nketa Jehova,+ wee sị, ‘Gaa fewe chi ọzọ!’+