Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 3:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Agwọ+ kasị dị akọ+ n’ime anụ ọhịa niile Jehova bụ́ Chineke kere.+ O wee malite ịgwa nwaanyị ahụ,+ sị: “Ọ̀ bụ eziokwu na Chineke sịrị unu erila mkpụrụ si n’osisi ọ bụla dị n’ubi a?”+

  • 1 Samuel 24:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Devid wee sị Sọl: “Gịnị mere i ji ege ntị n’ihe ndị mmadụ na-ekwu,+ sị, ‘Lee! Devid na-achọ imerụ gị ahụ́’?

  • Ilu 18:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Okwu onye nkwutọ dị ka ihe a ga-elo ọkụ ọkụ,+ nke na-agbadaru n’ala ala afọ.+

  • Ndị Rom 16:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ma ana m agba unu ume, ụmụnna m, ka unu leruo ndị na-akpata nkewa+ anya, tinyere ndị na-akpata ihe ịsụ ngọngọ, nke bụ́ ihe megidere ozizi unu mụtara,+ na-ezenụ ha eze.+

  • 2 Ndị Kọrịnt 12:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 N’ihi na egwu na-atụ m na, mgbe m bịarutere,+ m nwere ike ịhụ unu otú m na-achọghị, m nwekwara ike ịdị unu otú unu na-achọghị, ma, kama nke ahụ, e nwere ike inwe esemokwu, ekworo,+ iwe iwe, ndọrọ ndọrọ, ikwu okwu azụ, ntamu, nfụli elu, ọgba aghara.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya