2 N’ezie, ana m arịọ ka m ghara iji nkwuwa okwu na obi ike ahụ mee ihe mgbe m nọ ya, nke m bu n’obi iji mee ụfọdụ ndị ihe n’atụghị egwu,+ bụ́ ndị na-ewere anyị dị ka à ga-asị na anyị na-eje ije dị ka ihe anyị bụ n’anụ ahụ́ si dị.
2 Ekwuwo m na mbụ, dịkwa ka à ga-asị na m nọ ya na nke ugboro abụọ, ọ bụ ezie na anọghị m ya ugbu a, tupu mụ abịa, ana m agwa ndị mere mmehie na mbụ na ndị ọzọ niile, na ọ bụrụ na mụ emechaa bịa ọzọ, agaghị m eme ebere,+