5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+
18 Jehova emewo ka i kwuo taa na unu ga-abụ ndị ya, bụ́ ihe onwunwe ya pụrụ iche,+ dị nnọọ ka o kwere gị ná nkwa,+ nakwa na ị ga-edebe ihe niile o nyere n’iwu,
19 M na-anọchite anya ndị na-eme udo+ na ndị kwesịrị ntụkwasị obi+ n’Izrel. Ị na-achọ igbuchapụ otu obodo+ na otu nne n’Izrel. Gịnị mere ị ga-eji loda+ ihe nketa+ Jehova?”