23 Ya mere, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “M ga-eme ka a kwụsị ịtụ ilu a, ha agakwaghị atụ ya dị ka ilu n’Izrel.”’+ Ma gwa ha, sị, ‘Oge eruwo nso,+ mmezu nke ihe a hụrụ n’ọhụụ niile eruwokwa nso.’
2 O wee sị: “Emọs, gịnị ka ị na-ahụ?”+ M wee sị: “Ọ bụ nkata mkpụrụ osisi nke mịrị n’oge okpomọkụ.”+ Jehova wee gaa n’ihu ịgwa m, sị: “Ọgwụgwụ nke ndị m Izrel eruola.+ Agakwaghị m ahapụ ha.+