Emọs 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ya mere, ọ bụ ya ka m ga-eme gị, Izrel. Ebe ọ bụ na m ga-eme gị ihe a, jikere izute Chineke gị,+ Izrel. Emọs 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova wee sị m: “Emọs, gịnị ka ị na-ahụ?” M wee sị: “Eriri e ji atụ̀ ihe kwụ ọtọ.” Jehova wee gaa n’ihu ikwu, sị: “Lee, ana m etinye eriri a n’etiti ndị m, bụ́ Izrel.+ M gakwaghị ahapụ ha.+
12 “Ya mere, ọ bụ ya ka m ga-eme gị, Izrel. Ebe ọ bụ na m ga-eme gị ihe a, jikere izute Chineke gị,+ Izrel.
8 Jehova wee sị m: “Emọs, gịnị ka ị na-ahụ?” M wee sị: “Eriri e ji atụ̀ ihe kwụ ọtọ.” Jehova wee gaa n’ihu ikwu, sị: “Lee, ana m etinye eriri a n’etiti ndị m, bụ́ Izrel.+ M gakwaghị ahapụ ha.+