Jeremaya 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “‘Gị onwe gị ahapụwo m,’+ ka Jehova kwuru. ‘Ị na-ala azụ azụ.+ M ga-esetị aka m mee gị ihe wee laa gị n’iyi.+ Ike ịgbanwe obi m agwụwo m.+ Ezikiel 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ala Izrel, ‘Ọgwụgwụ, nsọtụ anọ nke ala a eruwo ọgwụgwụ ya.+ Emọs 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị: “Emọs, gịnị ka ị na-ahụ?”+ M wee sị: “Ọ bụ nkata mkpụrụ osisi nke mịrị n’oge okpomọkụ.”+ Jehova wee gaa n’ihu ịgwa m, sị: “Ọgwụgwụ nke ndị m Izrel eruola.+ Agakwaghị m ahapụ ha.+
6 “‘Gị onwe gị ahapụwo m,’+ ka Jehova kwuru. ‘Ị na-ala azụ azụ.+ M ga-esetị aka m mee gị ihe wee laa gị n’iyi.+ Ike ịgbanwe obi m agwụwo m.+
2 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ala Izrel, ‘Ọgwụgwụ, nsọtụ anọ nke ala a eruwo ọgwụgwụ ya.+
2 O wee sị: “Emọs, gịnị ka ị na-ahụ?”+ M wee sị: “Ọ bụ nkata mkpụrụ osisi nke mịrị n’oge okpomọkụ.”+ Jehova wee gaa n’ihu ịgwa m, sị: “Ọgwụgwụ nke ndị m Izrel eruola.+ Agakwaghị m ahapụ ha.+