Abụ Ákwá 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha na-esogharị nzọụkwụ anyị+ ka ha jide anyị, nke na ọ dịghị onye na-ejegharị n’ámá obodo anyị.Ọgwụgwụ anyị eruwo nso. Ụbọchị anyị agwụchaala, n’ihi na ọgwụgwụ anyị eruola.+ Ezikiel 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ala Izrel, ‘Ọgwụgwụ, nsọtụ anọ nke ala a eruwo ọgwụgwụ ya.+
18 Ha na-esogharị nzọụkwụ anyị+ ka ha jide anyị, nke na ọ dịghị onye na-ejegharị n’ámá obodo anyị.Ọgwụgwụ anyị eruwo nso. Ụbọchị anyị agwụchaala, n’ihi na ọgwụgwụ anyị eruola.+
2 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ala Izrel, ‘Ọgwụgwụ, nsọtụ anọ nke ala a eruwo ọgwụgwụ ya.+