Emọs 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị: “Emọs, gịnị ka ị na-ahụ?”+ M wee sị: “Ọ bụ nkata mkpụrụ osisi nke mịrị n’oge okpomọkụ.”+ Jehova wee gaa n’ihu ịgwa m, sị: “Ọgwụgwụ nke ndị m Izrel eruola.+ Agakwaghị m ahapụ ha.+
2 O wee sị: “Emọs, gịnị ka ị na-ahụ?”+ M wee sị: “Ọ bụ nkata mkpụrụ osisi nke mịrị n’oge okpomọkụ.”+ Jehova wee gaa n’ihu ịgwa m, sị: “Ọgwụgwụ nke ndị m Izrel eruola.+ Agakwaghị m ahapụ ha.+