-
Abụ Solomọn 6:12Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
12 Tupu mụ amara ihe na-eme, agụụ m nwere ịhụ ihe ndị a mere ka m bịa n’ebe ụgbọ ịnyịnya nke ndị m, bụ́ ndị na-enye onwe ha n’afọ ofufo, dị.”
-