Aịzaya 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 A ga-eweda mpako nke mmadụ ala, a ga-emekwa ka ịdị elu nke ndị mmadụ dị ala;+ ọ bụkwa naanị Jehova ka a ga-ebuli elu n’ụbọchị ahụ.+
17 A ga-eweda mpako nke mmadụ ala, a ga-emekwa ka ịdị elu nke ndị mmadụ dị ala;+ ọ bụkwa naanị Jehova ka a ga-ebuli elu n’ụbọchị ahụ.+