Aịzaya 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-akwụ elu ala ụgwọ ihe ọjọọ ya, kwụọkwa ndị ajọ omume ụgwọ njehie ha.+ M ga-emekwa ka nganga nke ndị mpako kwụsị, m ga-ewedakwa mpako nke ndị na-achị n’aka ike ala.+ Jeremaya 48:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Anyị anụwo banyere nganga Moab+—ọ dị mpako nke ukwuu—banyere mbuli ọ na-ebuli onwe ya elu na nganga ya na mpako ya na obi ya nke dị elu.”+ Ezikiel 28:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 I jiriwo amamihe gị dị ukwuu+ na ngwá ahịa i rere+ mee ka akụ̀ gị dị ukwuu,+ obi gị wee dị mpako n’ihi akụ̀ gị.”’+
11 M ga-akwụ elu ala ụgwọ ihe ọjọọ ya, kwụọkwa ndị ajọ omume ụgwọ njehie ha.+ M ga-emekwa ka nganga nke ndị mpako kwụsị, m ga-ewedakwa mpako nke ndị na-achị n’aka ike ala.+
29 “Anyị anụwo banyere nganga Moab+—ọ dị mpako nke ukwuu—banyere mbuli ọ na-ebuli onwe ya elu na nganga ya na mpako ya na obi ya nke dị elu.”+
5 I jiriwo amamihe gị dị ukwuu+ na ngwá ahịa i rere+ mee ka akụ̀ gị dị ukwuu,+ obi gị wee dị mpako n’ihi akụ̀ gị.”’+