Aịzaya 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mkpụrụ nke Shaịhọ,+ ihe ubi Naịl, bụ́ ihe ọ na-enweta, na-aga n’ọtụtụ mmiri; o wee ghọọ uru nke mba dị iche iche.+ Ezikiel 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘“Tashish+ bụ onye ahịa gị n’ihi ụdị ihe niile dị oké ọnụ ahịa ndị dị ọtụtụ.+ E ji ngwá ahịa gị niile gbanwere ọlaọcha, ígwè, gbamgbam na opu ya.+
3 Mkpụrụ nke Shaịhọ,+ ihe ubi Naịl, bụ́ ihe ọ na-enweta, na-aga n’ọtụtụ mmiri; o wee ghọọ uru nke mba dị iche iche.+
12 “‘“Tashish+ bụ onye ahịa gị n’ihi ụdị ihe niile dị oké ọnụ ahịa ndị dị ọtụtụ.+ E ji ngwá ahịa gị niile gbanwere ọlaọcha, ígwè, gbamgbam na opu ya.+