2 Ihe E Mere 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ndị na-ejere Haịram+ ozi na-eji ụgbọ mmiri eze aga Tashish.+ Otu ugboro n’afọ atọ, ụgbọ mmiri Tashish na-ebu ọlaedo na ọlaọcha,+ ọdụ́+ na adaka na ekwuru, alọta.+ 2 Ihe E Mere 20:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ehazaya wee mee ka ọ bụrụ onye òtù ya n’ịrụ ụgbọ mmiri ndị ga na-aga Tashish,+ ha rụkwara ụgbọ mmiri n’Iziọn-giba.+ Abụ Ọma 72:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị eze Tashish na ndị eze agwaetiti dị iche iche+—Ha ga-atụ ụtụ.+Ndị eze Shiba na ndị eze Siba—Ha ga-eweta onyinye.+
21 N’ihi na ndị na-ejere Haịram+ ozi na-eji ụgbọ mmiri eze aga Tashish.+ Otu ugboro n’afọ atọ, ụgbọ mmiri Tashish na-ebu ọlaedo na ọlaọcha,+ ọdụ́+ na adaka na ekwuru, alọta.+
36 Ehazaya wee mee ka ọ bụrụ onye òtù ya n’ịrụ ụgbọ mmiri ndị ga na-aga Tashish,+ ha rụkwara ụgbọ mmiri n’Iziọn-giba.+
10 Ndị eze Tashish na ndị eze agwaetiti dị iche iche+—Ha ga-atụ ụtụ.+Ndị eze Shiba na ndị eze Siba—Ha ga-eweta onyinye.+