Ọnụ Ọgụgụ 33:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ha wee si n’Abrona kwalie maa ụlọikwuu n’Iziọn-giba.+ Diuterọnọmi 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Anyị wee si n’ebe ụmụnne anyị nọ, bụ́ ụmụ Isọ,+ ndị bi na Sia, n’ụzọ Araba,+ Ilat nakwa Iziọn-giba,+ gafere. “Anyị tụgharịkwara soro ụzọ ala ịkpa Moab.+ 1 Ndị Eze 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E nwekwara ọtụtụ ụgbọ mmiri ndị Eze Sọlọmọn rụrụ n’Iziọn-giba,+ bụ́ nke dị n’akụkụ Ilọt,+ n’ụsọ Oké Osimiri Uhie, n’ala Idọm.+
8 Anyị wee si n’ebe ụmụnne anyị nọ, bụ́ ụmụ Isọ,+ ndị bi na Sia, n’ụzọ Araba,+ Ilat nakwa Iziọn-giba,+ gafere. “Anyị tụgharịkwara soro ụzọ ala ịkpa Moab.+
26 E nwekwara ọtụtụ ụgbọ mmiri ndị Eze Sọlọmọn rụrụ n’Iziọn-giba,+ bụ́ nke dị n’akụkụ Ilọt,+ n’ụsọ Oké Osimiri Uhie, n’ala Idọm.+