13 N’ebe ahụ ka ha si kwalie wee maa ụlọikwuu n’ógbè Anọn,+ nke dị n’ala ịkpa nke malitere n’ókè ndị Amọraịt; n’ihi na Anọn bụ ókè Moab, ya bụ, ókè Moab na ndị Amọraịt.
17 Izrel wee zigara eze Idọm+ ndị ozi, sị: “Biko, ka m si n’ala gị gafere,” ma eze Idọm egeghị ha ntị. Ha zigakwaara eze Moab+ ndị ozi, ma o kweghị. Izrel wee biri na Kedesh.+
10 Ugbu a, lee, ụmụ Amọn+ na Moab+ na ndị si n’ógbè Sia bụ́ ugwu ugwu,+ bụ́ ndị ị na-ekweghị ka Izrel wakpo mgbe ha si n’ala Ijipt na-apụta, kama ha hapụrụ ha wee ghara ikpochapụ ha,+