1 Ndị Eze 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na eze nwere ọtụtụ ụgbọ mmiri Tashish+ na-agba n’elu oké osimiri ya na ọtụtụ ụgbọ mmiri Haịram. Otu ugboro n’afọ atọ, ọtụtụ ụgbọ mmiri Tashish na-ebu ọlaedo+ na ọlaọcha, ọdụ́+ na adaka na ekwuru, alọta. 1 Ndị Eze 22:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Jehọshafat rụrụ ụgbọ mmiri Tashish+ ka ha gaa Ofa bute ọlaedo; ma ha agaghị, n’ihi na ụgbọ mmiri ndị ahụ kpuru n’Iziọn-giba.+
22 N’ihi na eze nwere ọtụtụ ụgbọ mmiri Tashish+ na-agba n’elu oké osimiri ya na ọtụtụ ụgbọ mmiri Haịram. Otu ugboro n’afọ atọ, ọtụtụ ụgbọ mmiri Tashish na-ebu ọlaedo+ na ọlaọcha, ọdụ́+ na adaka na ekwuru, alọta.
48 Jehọshafat rụrụ ụgbọ mmiri Tashish+ ka ha gaa Ofa bute ọlaedo; ma ha agaghị, n’ihi na ụgbọ mmiri ndị ahụ kpuru n’Iziọn-giba.+