Ezikiel 27:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Mgbe ngwá ahịa gị+ si n’oké osimiri pụta,+ i mere ka afọ ju ọtụtụ ndị.+ I ji ihe gị ndị dị oké ọnụ ahịa na ngwá ahịa gị mee ka ndị eze ụwa baa ọgaranya.+ Ezikiel 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 I jiriwo amamihe gị na nghọta gị kpata akụ̀, ị na-ebubatakwa ọlaedo na ọlaọcha n’ụlọ nkwakọba ihe gị.+ Joel 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na unu eburuwo ọlaọcha m na ọlaedo m,+ unu ebubawo ihe ọma m a na-achọsi ike n’ụlọ nsọ unu;+
33 Mgbe ngwá ahịa gị+ si n’oké osimiri pụta,+ i mere ka afọ ju ọtụtụ ndị.+ I ji ihe gị ndị dị oké ọnụ ahịa na ngwá ahịa gị mee ka ndị eze ụwa baa ọgaranya.+
4 I jiriwo amamihe gị na nghọta gị kpata akụ̀, ị na-ebubatakwa ọlaedo na ọlaọcha n’ụlọ nkwakọba ihe gị.+