Aịzaya 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mkpụrụ nke Shaịhọ,+ ihe ubi Naịl, bụ́ ihe ọ na-enweta, na-aga n’ọtụtụ mmiri; o wee ghọọ uru nke mba dị iche iche.+
3 Mkpụrụ nke Shaịhọ,+ ihe ubi Naịl, bụ́ ihe ọ na-enweta, na-aga n’ọtụtụ mmiri; o wee ghọọ uru nke mba dị iche iche.+