16 Idọm bụ onye ahịa gị n’ihi ọtụtụ ihe ị na-emepụta. E ji ngwá ahịa gị gbanwere nkume tọkwọiz,+ ákwà e sijiri odo odo na ákwà tụrụ àgwà na ezigbo ákwà na nkume kọral na rubi.
19 Ha wụkwasịkwara ájá n’isi ha,+ tiekwa mkpu, na-akwa ákwá, na-erukwa uju,+ na-asị, ‘Ewoo, ewoo—obodo ukwu ahụ, bụ́ ebe ndị niile nwere ụgbọ mmiri n’oké osimiri+ bara ọgaranya+ site n’oké akụnụba ya, n’ihi na n’otu awa ka a lara ya n’iyi!’+