Ilu 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Onye tụkwasịrị obi n’akụnụba ya—ya onwe ya ga-ada;+ ma ndị ezi omume ga na-ama pokopoko dị ka akwụkwọ ndụ.+ Ilu 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe dị oké ọnụ ahịa nke ọgaranya bụ obodo ya siri ike,+ ha dịkwa ka mgbidi nchebe n’echiche ya.+
28 Onye tụkwasịrị obi n’akụnụba ya—ya onwe ya ga-ada;+ ma ndị ezi omume ga na-ama pokopoko dị ka akwụkwọ ndụ.+