Job 31:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụrụ na mụ emewo ka ọlaedo bụrụ obi ike m,Ma ọ bụ na asịwo m ọlaedo, ‘Ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi!’+ Abụ Ọma 52:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye a bụ dimkpa nke na-adịghị eme Chineke ebe ya e wusiri ike,+Kama ọ tụkwasịrị obi n’akụ̀ ya dị ukwuu,+Nke na-achọ iji ahụhụ ọ na-akpata mere ihe nchebe.+ Abụ Ọma 62:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu atụkwasịla obi n’irigbu mmadụ,+Unu atụkwasịkwala obi na-enweghị isi n’ịpụnara mmadụ ihe.+Ọ bụrụ na akụ̀ adị ukwuu, unu etinyela obi unu na ya.+
24 Ọ bụrụ na mụ emewo ka ọlaedo bụrụ obi ike m,Ma ọ bụ na asịwo m ọlaedo, ‘Ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi!’+
7 Onye a bụ dimkpa nke na-adịghị eme Chineke ebe ya e wusiri ike,+Kama ọ tụkwasịrị obi n’akụ̀ ya dị ukwuu,+Nke na-achọ iji ahụhụ ọ na-akpata mere ihe nchebe.+
10 Unu atụkwasịla obi n’irigbu mmadụ,+Unu atụkwasịkwala obi na-enweghị isi n’ịpụnara mmadụ ihe.+Ọ bụrụ na akụ̀ adị ukwuu, unu etinyela obi unu na ya.+