12 Ha ga-akwakọrọkwa akụ̀+ gị ma bukọrọ ngwá ahịa gị,+ tidaa mgbidi gị, kwatuokwa ụlọ ọma gị niile. Ha ga-awụnye nkume gị na osisi e ji wuo gị na ájá gị n’ime mmiri.’
18 “‘“I merụwo ebe nsọ gị, n’ihi ọtụtụ njehie gị,+ n’ihi aghụghọ ị na-aghọ mgbe ị na-ere ngwá ahịa gị.+ M ga-emekwa ka ọkụ si n’etiti gị pụta. Ọ bụ ya ga-erepịa gị.+ M ga-emekwa ka ị bụrụ ntụ n’elu ala n’ihu ndị niile na-ahụ gị.+