16 “‘“N’ihi ngwá ahịa gị dị ukwuu,+ ha mere ka i jupụta n’ime ihe ike, i wee malite ime mmehie.+ M ga-achụpụ gị n’ugwu Chineke dị ka onye rụrụ arụ, m ga-ebibikwa gị,+ gị cherọb nke na-ekpuchite ihe, ka ị ghara ịnọkwa n’etiti nkume ndị ahụ na-acha ọkụ ọkụ.