Aịzaya 23:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova nke ụsụụ ndị agha ekpebiwo ihe a,+ imerụ nganga nke ịma mma niile,+ ilelị ndị niile a na-asọpụrụ n’ụwa.+ Jeremaya 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M wee nara Jehova iko ahụ wee mee ka mba niile Jehova zigara m ṅụọ mmanya dị na ya:+ Jeremaya 25:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 na ndị eze niile nke Taya+ na ndị eze niile nke Saịdọn+ na ndị eze nke agwaetiti dị n’ógbè oké osimiri; Jeremaya 47:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 n’ihi ụbọchị nke na-abịa bụ́ nke a ga-ebibi ndị Filistia niile,+ bụ́ ụbọchị a ga-ebipụ onye ọ bụla fọdụrụ nke na-enyere Taya+ na Saịdọn+ aka.+ N’ihi na Jehova ga-ebibi ndị Filistia,+ bụ́ ndị fọdụrụ n’ime ndị si n’agwaetiti Kaftọ.+ Joel 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-eresịkwa ụmụ Juda+ ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom, ha ga-eresịkwa ha ndị Shiba,+ refuo ha ná mba dị anya;+ n’ihi na Jehova ekwuwo ya.
9 Jehova nke ụsụụ ndị agha ekpebiwo ihe a,+ imerụ nganga nke ịma mma niile,+ ilelị ndị niile a na-asọpụrụ n’ụwa.+
22 na ndị eze niile nke Taya+ na ndị eze niile nke Saịdọn+ na ndị eze nke agwaetiti dị n’ógbè oké osimiri;
4 n’ihi ụbọchị nke na-abịa bụ́ nke a ga-ebibi ndị Filistia niile,+ bụ́ ụbọchị a ga-ebipụ onye ọ bụla fọdụrụ nke na-enyere Taya+ na Saịdọn+ aka.+ N’ihi na Jehova ga-ebibi ndị Filistia,+ bụ́ ndị fọdụrụ n’ime ndị si n’agwaetiti Kaftọ.+
8 M ga-eresịkwa ụmụ Juda+ ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom, ha ga-eresịkwa ha ndị Shiba,+ refuo ha ná mba dị anya;+ n’ihi na Jehova ekwuwo ya.