Jeremaya 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Olee nke gbasara m na unu na-eweta ọbụna frankinsens nke si Shiba,+ na-ewetakwa ahịhịa na-esi ísì ụtọ nke si n’ala dị anya? Àjà unu nke a na-esurecha n’ọkụ adịghị enye m obi ụtọ,+ àjà nkịtị unu na-achụ adịghịkwa atọ m ụtọ.”+
20 “Olee nke gbasara m na unu na-eweta ọbụna frankinsens nke si Shiba,+ na-ewetakwa ahịhịa na-esi ísì ụtọ nke si n’ala dị anya? Àjà unu nke a na-esurecha n’ọkụ adịghị enye m obi ụtọ,+ àjà nkịtị unu na-achụ adịghịkwa atọ m ụtọ.”+