23Okwu e kwuru banyere Taya:+ Tienụ mkpu ákwá, unu ụgbọ mmiri Tashish!+ n’ihi na e bibiwo ya ka ọ ghara ịbụkwa ọdụ ụgbọ mmiri, ka ọ ghara ịbụkwa ebe a na-abanye abanye.+ N’ala Kitim+ ka a nọ kpugheere ha ya.
2 “Nwa nke mmadụ, ebe ọ bụ na Taya+ sịrị Jeruselem+ ‘Ntọọ! E tiwaala ya,+ ya bụ, ibo ụzọ nke ndị dị iche iche!+ A ga-echezi ihu n’ebe m nọ. Ihe ga-ejupụta n’ime m—a lawo ya n’iyi,’+
4 “Oleekwa ihe jikọrọ mụ na unu, Taya na Saịdọn+ na unu ógbè niile nke Filistia?+ Ọ̀ bụ mmeso a ka unu ji na-akwụ m ụgwọ? Ọ bụrụkwa otú a ka unu na-emeso m, m ga-akwụ unu ụgwọ mmeso unu ngwa ngwa, n’egbughị oge.+
9 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘N’ihi nnupụisi atọ nke Taya nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi na ọ kpọọrọ ìgwè ndị niile a dọọrọ n’agha kpọnye Idọm nakwa n’ihi na ha echetaghị ọgbụgba ndụ nwanne na nwanne.+