Ezikiel 26:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nwa nke mmadụ, ebe ọ bụ na Taya+ sịrị Jeruselem+ ‘Ntọọ! E tiwaala ya,+ ya bụ, ibo ụzọ nke ndị dị iche iche!+ A ga-echezi ihu n’ebe m nọ. Ihe ga-ejupụta n’ime m—a lawo ya n’iyi,’+
2 “Nwa nke mmadụ, ebe ọ bụ na Taya+ sịrị Jeruselem+ ‘Ntọọ! E tiwaala ya,+ ya bụ, ibo ụzọ nke ndị dị iche iche!+ A ga-echezi ihu n’ebe m nọ. Ihe ga-ejupụta n’ime m—a lawo ya n’iyi,’+