Ezikiel 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee mata ụlọ elu o bi, ọ lakwara ọbụna obodo ha n’iyi,+ ala ahụ wee tọgbọrọ n’efu, o mekwara ka a nụ mbigbọ+ ya n’ala ahụ dum.
7 O wee mata ụlọ elu o bi, ọ lakwara ọbụna obodo ha n’iyi,+ ala ahụ wee tọgbọrọ n’efu, o mekwara ka a nụ mbigbọ+ ya n’ala ahụ dum.