Ilu 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọnụma eze bụ mbigbọ yiri nke nwa ọdụm tojuru etoju,+ ma amara ya na-adị ka igirigi nke dara n’elu ahịhịa ndụ.+ Ilu 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Dị ka ọdụm nke na-ebigbọ ebigbọ na anụ ọhịa bea nke ji oké ọsọ na-abịa, otú ahụ ka ajọ mmadụ nke na-achị ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha dị.+ Ezikiel 22:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ndị amụma ya na-agba izu ọjọọ n’ime ya,+ dị nnọọ ka ọdụm nke na-ebigbọ ebigbọ, nke na-adọgbu anụ.+ Ha na-eripịa mkpụrụ obi.+ Ha nọ na-akpakọba akụ̀ na ihe dị oké ọnụ ahịa.+ Ha emewo ka ndị inyom di ha nwụrụ dị ọtụtụ n’ime ya.+
12 Ọnụma eze bụ mbigbọ yiri nke nwa ọdụm tojuru etoju,+ ma amara ya na-adị ka igirigi nke dara n’elu ahịhịa ndụ.+
15 Dị ka ọdụm nke na-ebigbọ ebigbọ na anụ ọhịa bea nke ji oké ọsọ na-abịa, otú ahụ ka ajọ mmadụ nke na-achị ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha dị.+
25 Ndị amụma ya na-agba izu ọjọọ n’ime ya,+ dị nnọọ ka ọdụm nke na-ebigbọ ebigbọ, nke na-adọgbu anụ.+ Ha na-eripịa mkpụrụ obi.+ Ha nọ na-akpakọba akụ̀ na ihe dị oké ọnụ ahịa.+ Ha emewo ka ndị inyom di ha nwụrụ dị ọtụtụ n’ime ya.+