Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Esta 7:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Eze wee si n’ubi ahụ dị n’obí ya lọghachi n’ụlọ ahụ ha nọ na-eri oriri;+ Heman wee dakwasị n’elu ihe ndina+ Esta nọ. Eze wee sị: “Ị̀ ga-edinakwa nwunye m n’ike, mgbe m nọ n’ụlọ?” Eze wee kwuo okwu,+ e wee were ihe kpuchie Heman ihu.

  • Ilu 16:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ọnụma eze bụ ndị ozi na-eweta ọnwụ,+ ma, ọ bụ onye maara ihe na-eme ka ọ dajụọ.+

  • Ilu 20:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ụjọ a na-atụ eze bụ mbigbọ yiri nke nwa ọdụm tojuru etoju.+ Onye ọ bụla nke na-adọtara onwe ya iwe eze na-emehie mkpụrụ obi nke ya.+

  • Daniel 2:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 N’ihi nke a, eze were oké iwe, ọnụma jukwara ya obi,+ o wee kwuo ka e gbuo ndị amamihe niile nke Babịlọn.+

  • Matiu 25:41
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 41 “Mgbe ahụ, ọ ga-asị ndị nọ n’aka ekpe ya, ‘Sinụ n’ebe m nọ pụọ,+ unu ndị a bụrụ ọnụ, banyenụ n’ọkụ ebighị ebi+ nke a kwadebeere Ekwensu na ndị mmụọ ozi ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya