-
Esta 1:6Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 E nwere ákwà linin, ogho mara mma na ogho na-acha anụnụ anụnụ+ e ji eriri ákwà ọma kegidesie ike, e nwekwara ákwà e sijiri odo odo+ ndị e kenyere n’ọlaọcha dị okirikiri nakwa n’ogidi mabụl, ihe ndina+ ndị e ji ọlaedo na ọlaọcha rụọ dịkwa na pevment e ji nkume pọfiri na mabụl na nkume pel na mabụl ojii rụọ.
-